Daniel 7:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 M chọkwara ịmatakwu banyere mpi iri ahụ+ dị ya n’isi nakwa banyere mpi nke ọzọ puliterenụ, nke mekwara ka mpi atọ daa,+ ya bụ, mpi ahụ nke nwere anya na ọnụ nke na-etu ọnụ, nke bukwara ibu karịa mpi ndị nke ọzọ. Mkpughe 13:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 E nyere anụ ọhịa ahụ ike itu ọnụ na ikwulu Chineke. E nyekwara ya ike ime ihe ọ bụla masịrị ya ruo ọnwa iri anọ na abụọ.+
20 M chọkwara ịmatakwu banyere mpi iri ahụ+ dị ya n’isi nakwa banyere mpi nke ọzọ puliterenụ, nke mekwara ka mpi atọ daa,+ ya bụ, mpi ahụ nke nwere anya na ọnụ nke na-etu ọnụ, nke bukwara ibu karịa mpi ndị nke ọzọ.
5 E nyere anụ ọhịa ahụ ike itu ọnụ na ikwulu Chineke. E nyekwara ya ike ime ihe ọ bụla masịrị ya ruo ọnwa iri anọ na abụọ.+