Abụ Ọma 104:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 104 Ka m* too Jehova.+ Jehova Chineke m, ị bụ nnọọ onye ukwu.+ I yi ebube na ùgwù ka uwe.+ 2 I ji ìhè kpuchie onwe gị+ ka ákwà. Ị na-agbasa eluigwe ka ákwà ụlọikwuu.+
104 Ka m* too Jehova.+ Jehova Chineke m, ị bụ nnọọ onye ukwu.+ I yi ebube na ùgwù ka uwe.+ 2 I ji ìhè kpuchie onwe gị+ ka ákwà. Ị na-agbasa eluigwe ka ákwà ụlọikwuu.+