-
Daniel 2:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ọ bụrụ na unu akọrọghị m nrọ ahụ, ọ bụ otu ihe ka a ga-eme unu niile. Ma unu ekpebiela na unu ga-aghọ m aghụghọ ma ghaara m ụgha ruo mgbe m ga-agbanwe obi m. Ngwanụ, kọọrọnụ m nrọ ahụ. M ga-amatazi na unu ga-akọwali ihe ọ pụtara.”
-