Daniel 7:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 M chọkwara ịmatakwu banyere mpi iri ahụ+ dị ya n’isi nakwa banyere mpi nke ọzọ puliterenụ, nke mekwara ka mpi atọ daa,+ ya bụ, mpi ahụ nke nwere anya na ọnụ nke na-etu ọnụ, nke bukwara ibu karịa mpi ndị nke ọzọ.
20 M chọkwara ịmatakwu banyere mpi iri ahụ+ dị ya n’isi nakwa banyere mpi nke ọzọ puliterenụ, nke mekwara ka mpi atọ daa,+ ya bụ, mpi ahụ nke nwere anya na ọnụ nke na-etu ọnụ, nke bukwara ibu karịa mpi ndị nke ọzọ.