-
Daniel 7:10, 11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ọkụ nke na-asọ asọ ka mmiri si n’ihu ocheeze ya na-asọpụta.+ Puku kwuru puku ndị mmụọ ozi nọ na-ejere ya ozi, iri puku kwuru iri puku ndị mmụọ ozi guzokwa n’ihu ya.+ Ụlọikpe a+ malitere ikpe ikpe, a saghekwara akwụkwọ dị iche iche.
11 “N’oge ahụ, anọ m na-ele anya n’ihi ọnụ mpi ahụ nọ na-etu.+ M nọ na-ele anya ruo mgbe e gburu anụ ọhịa ahụ, tụba ozu ya n’ọkụ ahụ ma bibie ya.
-