Abụ Ọma 50:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Chineke anyị ga-abịa. Ọ gaghịzi agbachi nkịtị.+ Nnukwu ọkụ dị n’ihu ya,+Oké ifufe na-efekwa gburugburu ya.+ Abụ Ọma 97:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọkụ na-esi n’ihu ya apụta,+Ọ na-erepịakwa ndị iro ya niile gbara ya gburugburu.+
3 Chineke anyị ga-abịa. Ọ gaghịzi agbachi nkịtị.+ Nnukwu ọkụ dị n’ihu ya,+Oké ifufe na-efekwa gburugburu ya.+