26 Chineke na-enye onye na-eme ihe dị ya mma amamihe, na-emekwa ka ọ na-amụta ihe ma na-enwe obi ụtọ.+ Ma, ọ na-enye onye mmehie ọrụ ịchịkọta ihe na ikpokọta ihe, naanị ka o wee bunye ha onye na-eme ihe dị ezi Chineke mma.+ Ihe a bụkwa ihe efu. Ọ bụ ịchụ ifufe.