Jeremaya 33:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 ‘Kpọkuo m. M ga-aza gị. M ga-eji obi m niile gwa gị ihe ndị dị ebube a na-enweghị ike ịghọta aghọta, ndị ị na-amaghịkwa.’”+ 1 Ndị Kọrịnt 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma, Chineke ji mmụọ ya+ mee ka anyị mara ha,+ n’ihi na mmụọ ya na-eme ka a mata ihe niile, ọbụnadị amamihe Chineke nke dị omimi.+
3 ‘Kpọkuo m. M ga-aza gị. M ga-eji obi m niile gwa gị ihe ndị dị ebube a na-enweghị ike ịghọta aghọta, ndị ị na-amaghịkwa.’”+
10 Ma, Chineke ji mmụọ ya+ mee ka anyị mara ha,+ n’ihi na mmụọ ya na-eme ka a mata ihe niile, ọbụnadị amamihe Chineke nke dị omimi.+