Aịzaya 48:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Unu anụla ihe niile, hụkwa ha. Ọ̀ bụ na unu agaghị akọsa ha?+ Si ugbu a gawa, m ga na-akọziri unu ihe ọhụrụ,+Ihe ndị e zoro nke ọma unu na-amaghị.
6 Unu anụla ihe niile, hụkwa ha. Ọ̀ bụ na unu agaghị akọsa ha?+ Si ugbu a gawa, m ga na-akọziri unu ihe ọhụrụ,+Ihe ndị e zoro nke ọma unu na-amaghị.