-
Luk 6:22, 23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 “Unu na-enwe obi ụtọ mgbe ọ bụla ndị mmadụ kpọrọ unu asị,+ nakwa mgbe ọ bụla ha chụpụrụ unu,+ kọchaa unu ma mebie aha unu wee kwuo na unu bụ ndị ọjọọ, n’ihi Nwa nke mmadụ. 23 Ọ bụ ihe ndị ahụ ka ndị nna nna ha mere ndị amụma. Ṅụrịanụ ọṅụ n’ụbọchị ahụ, maliekwanụ elu, n’ihi na ụgwọ ọrụ unu dị ukwuu n’eluigwe.+
-