11 “Unu na-enwe obi ụtọ mgbe ndị mmadụ na-akọcha unu+ ma na-akpagbu unu,+ na-ekwukwa ụdị ihe ọjọọ niile na-abụghị eziokwu banyere unu n’ihi m.+ 12 Ṅụrịanụ ọṅụ, nweekwanụ ezigbo obi ụtọ,+ n’ihi na ụgwọ ọrụ unu+ dị ukwuu n’eluigwe, n’ihi na otú a ka ha si kpagbuo ndị amụma bu unu ụzọ.+