2 Samuel 12:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Devid kasikwara Bat-shiba+ nwunye ya obi. Ọ gakwara ya na ya edinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke, a gụọ ya Solomọn.*+ Jehova hụkwara ya n’anya.+ 1 Ihe E Mere 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị a ka a nọ na Jeruselem mụọrọ ya:+ Shimia, Shobab, Netan,+ na Solomọn.+ Ọ bụ Bat-shiba+ nwa Amiel mụrụ ha anọ.
24 Devid kasikwara Bat-shiba+ nwunye ya obi. Ọ gakwara ya na ya edinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke, a gụọ ya Solomọn.*+ Jehova hụkwara ya n’anya.+
5 Ndị a ka a nọ na Jeruselem mụọrọ ya:+ Shimia, Shobab, Netan,+ na Solomọn.+ Ọ bụ Bat-shiba+ nwa Amiel mụrụ ha anọ.