33 Reenụ ihe unu nwere ma were ihe unu retara nye onyinye ebere.+ Nwetanụ obere akpa ego ndị na-anaghị aka aka, ya bụ, akụ̀ na-anaghị agwụ agwụ n’eluigwe,+ ebe onye ohi na-anaghị eru nso, ebe egu na-agaghịkwa eri ya. 34 N’ihi na n’ebe akụ̀ unu dị, n’ebe ahụ ka obi unu ga-adịkwa.