Mak 4:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ gwakwara ha, sị: “Geenụ ntị nke ọma n’ihe m na-ekwu.+ Ihe unu ji atụ̀ ihe ka a ga-eji tụọrọ unu, a ga-atụkwasịkwara unu ihe na ya. Luk 6:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Na-enyenụ ihe, ndị mmadụ ga-enyekwa unu ihe.+ Ha ga-awụjukwa uwe unu n’ọnụ, ihe ha wụnyere ga na-awụfukwa n’agbanyeghị na ha bịara ya aka, yọkọọkwa ya ọnụ. N’ihi na ihe unu ji atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.” Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Unu ekwela ka e duhie unu: Chineke abụghị onye a ga-aghọgbuli.* N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ;+
24 Ọ gwakwara ha, sị: “Geenụ ntị nke ọma n’ihe m na-ekwu.+ Ihe unu ji atụ̀ ihe ka a ga-eji tụọrọ unu, a ga-atụkwasịkwara unu ihe na ya.
38 Na-enyenụ ihe, ndị mmadụ ga-enyekwa unu ihe.+ Ha ga-awụjukwa uwe unu n’ọnụ, ihe ha wụnyere ga na-awụfukwa n’agbanyeghị na ha bịara ya aka, yọkọọkwa ya ọnụ. N’ihi na ihe unu ji atụ̀ ihe ka ha ga-eji tụọrọ unu ihe.”
7 Unu ekwela ka e duhie unu: Chineke abụghị onye a ga-aghọgbuli.* N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ;+