Mak 11:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ ya mere m ji asị unu na ihe niile unu na-ekpe n’ekpere ma na-arịọ n’arịrịọ, nweenụ okwukwe na unu enwetala ha, unu ga-enwetakwa ha.+ Jems 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụrụkwa na e nwere onye n’ime unu chọrọ amamihe,* ya na-arịọ Chineke+ n’ihi na Chineke na-emesapụrụ mmadụ niile aka. Ọ gaghị ewesa ya iwe,*+ kama ọ ga-emere ya ihe ọ rịọrọ.+ 1 Jọn 5:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Obi ike anyị nwere n’ebe ọ nọ*+ bụ na ihe ọ bụla anyị rịọrọ ya nke dabara n’uche ya, ọ na-anụ olu anyị.+
24 Ọ bụ ya mere m ji asị unu na ihe niile unu na-ekpe n’ekpere ma na-arịọ n’arịrịọ, nweenụ okwukwe na unu enwetala ha, unu ga-enwetakwa ha.+
5 Ọ bụrụkwa na e nwere onye n’ime unu chọrọ amamihe,* ya na-arịọ Chineke+ n’ihi na Chineke na-emesapụrụ mmadụ niile aka. Ọ gaghị ewesa ya iwe,*+ kama ọ ga-emere ya ihe ọ rịọrọ.+
14 Obi ike anyị nwere n’ebe ọ nọ*+ bụ na ihe ọ bụla anyị rịọrọ ya nke dabara n’uche ya, ọ na-anụ olu anyị.+