Luk 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 O wee sị ha: “Gaanụ kọọrọ Jọn ihe unu hụrụ na ihe unu nụrụ: Ndị ìsì na-ahụzi ụzọ,+ ndị ngwọrọ na-ejekwa ije. A na-eme ka ndị ekpenta dị ọcha, ndị ntị chiri na-anụkwa ihe.+ A na-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, a na-ezikwa ndị ogbenye ozi ọma.+
22 O wee sị ha: “Gaanụ kọọrọ Jọn ihe unu hụrụ na ihe unu nụrụ: Ndị ìsì na-ahụzi ụzọ,+ ndị ngwọrọ na-ejekwa ije. A na-eme ka ndị ekpenta dị ọcha, ndị ntị chiri na-anụkwa ihe.+ A na-akpọlite ndị nwụrụ anwụ, a na-ezikwa ndị ogbenye ozi ọma.+