Aịzaya 29:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 N’oge ahụ, ndị ntị chiri ga-anụ ihe e dere n’akwụkwọ. Ndị ìsì ga-ahụkwa ụzọ n’itiri nakwa n’ọchịchịrị.+ Aịzaya 35:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ahụ ka a ga-emeghe anya ndị ìsì,+Megheekwa ntị ndị ntị chiri.+ 6 Mgbe ahụ ka onye ngwọrọ ga-awụli elu ka mgbada.+ Onye ogbi* ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ Mmiri ga na-agbapụta n’ala ịkpa. Iyi ga na-asọkwa n’ọzara.
18 N’oge ahụ, ndị ntị chiri ga-anụ ihe e dere n’akwụkwọ. Ndị ìsì ga-ahụkwa ụzọ n’itiri nakwa n’ọchịchịrị.+
5 Mgbe ahụ ka a ga-emeghe anya ndị ìsì,+Megheekwa ntị ndị ntị chiri.+ 6 Mgbe ahụ ka onye ngwọrọ ga-awụli elu ka mgbada.+ Onye ogbi* ga-etikwa mkpu ọṅụ.+ Mmiri ga na-agbapụta n’ala ịkpa. Iyi ga na-asọkwa n’ọzara.