Matiu 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Otu olu sikwa n’eluigwe+ kwuo, sị: “Onye a bụ Ọkpara m,+ onye m hụrụ n’anya. Ihe ya masịrị m.”+ Matiu 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, ígwé ojii na-enwu gbaa kpuchiri ha, otu olu esikwa n’ígwé ojii ahụ, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya. Ihe ya masịrị m.+ Geenụ ya ntị.”+
5 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, ígwé ojii na-enwu gbaa kpuchiri ha, otu olu esikwa n’ígwé ojii ahụ, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya. Ihe ya masịrị m.+ Geenụ ya ntị.”+