Matiu 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ma mgbe o chebachaara ihe ndị a echiche, mmụọ ozi Jehova* bịakwutere ya ná nrọ, sị ya: “Josef, nwa Devid, atụla egwu ịkpọrọ Meri nwunye gị laa, n’ihi na ime ahụ ọ dị si n’ike mmụọ nsọ.+
20 Ma mgbe o chebachaara ihe ndị a echiche, mmụọ ozi Jehova* bịakwutere ya ná nrọ, sị ya: “Josef, nwa Devid, atụla egwu ịkpọrọ Meri nwunye gị laa, n’ihi na ime ahụ ọ dị si n’ike mmụọ nsọ.+