Diuterọnọmi 32:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụ ha mere ihe na-adịghị mma.+ Ha abụghị ụmụ ya. Ọ bụ ha ka nsogbu si n’aka.+ Ha bụ ọgbọ jọgburu onwe ya, nke rụkwara arụ.+ Diuterọnọmi 32:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 O wee sị, ‘Agaghị m enyere ha aka.*+ M ga-ahụ ihe ga-emecha mee ha. N’ihi na ha bụ ọgbọ rụrụ arụ,+Ụmụ a na-ekwesịghị ịtụkwasị obi.+
5 Ọ bụ ha mere ihe na-adịghị mma.+ Ha abụghị ụmụ ya. Ọ bụ ha ka nsogbu si n’aka.+ Ha bụ ọgbọ jọgburu onwe ya, nke rụkwara arụ.+
20 O wee sị, ‘Agaghị m enyere ha aka.*+ M ga-ahụ ihe ga-emecha mee ha. N’ihi na ha bụ ọgbọ rụrụ arụ,+Ụmụ a na-ekwesịghị ịtụkwasị obi.+