Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 19:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 “‘Abọla ọbọ.+ Ebukwarala mmadụ ibe gị iwe n’obi. Hụ mmadụ ibe gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.+ Abụ m Jehova.

  • Matiu 22:39
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 39 Nke abụọ, dị ka ya, bụ: ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’+

  • Mak 12:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 Nke abụọ bụ, ‘Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’+ E nweghị ihe ọ bụla ọzọ e nyere n’iwu karịrị iwu ndị a.”

  • Luk 10:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Ya azaa, sị: “‘Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile na ike gị niile na uche gị niile hụ Jehova* bụ́ Chineke gị n’anya,+ hụkwa ‘onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’”+

  • Ndị Rom 13:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 N’ihi na e dere n’iwu, sị, “Akwala iko,+ egbula mmadụ,*+ ezula ohi,+ enwela anyaukwu.”+ A chịkọtara iwu ndị a na iwu ọ bụla ọzọ n’otu iwu, ya bụ, “Hụ onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya