Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Daniel 7:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 E nyere ya ọchịchị,+ mee ka a na-akwanyere ya ùgwù,+ nyekwa ya alaeze, ka ndị dị iche iche, ndị si ná mba dị iche iche, na ndị na-asụ asụsụ dị iche iche na-ejere ya ozi.+ Ọchịchị ya bụ ọchịchị na-adịru mgbe ebighị ebi, nke na-agaghị akwụsị akwụsị. A gaghịkwa ebibi alaeze ya ebibi.+

  • Matiu 20:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Jizọs sịrị ya: “Gịnị ka ị chọrọ?” Nwaanyị ahụ wee sị ya: “Kwuo ka ụmụ m ndị nwoke abụọ a soro gị nọdụ ala n’Alaeze gị, otu onye n’aka nri gị, otu onye n’aka ekpe gị.”+

  • Luk 22:28-30
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 28 “N’eziokwu, unu ahapụghị m+ n’agbanyeghị ọnwụnwa ndị bịaara m.+ 29 Mụ na unu na-agbakwa ndụ na unu ga-achị n’alaeze, dịkwa ka mụ na Nna m gbara ndụ,+ 30 ka unu wee rie ma ṅụọ na tebụl m n’Alaeze m,+ nọdụkwa ala n’ocheeze+ na-ekpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.+

  • 1 Ndị Kọrịnt 6:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 Ka ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị nsọ ga-ekpe ụwa ikpe?+ Ọ bụrụkwa na ọ bụ unu ga-ekpe ụwa ikpe, ọ̀ bụzi ụmụ obere ihe ndị na-esere unu ka unu na-agaghị edozili?

  • Mkpughe 20:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Ahụrụ m ocheeze dị iche iche. E nyere ndị nọ ọdụ na ha ike ikpe ikpe. Ahụrụ m ọbara* ndị e gburu* maka na ha gbara àmà banyere Jizọs, gwakwa ndị mmadụ gbasara Chineke. Ndị a efeghị anụ ọhịa ahụ ma ọ bụ ihe yiri ya a kpụrụ akpụ, a kaghịkwa ha akara anụ ọhịa ahụ n’egedege ihu na n’elu aka ha.+ Ha wee dịrị ndụ ma soro Kraịst bụrụ eze,+ chịakwa otu puku (1,000) afọ.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya