Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Mak 13:1, 2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Mgbe o si n’ụlọ nsọ ahụ na-apụ, otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya: “Onye Ozizi, ị̀ hụkwara otú nkume ndị a na ụlọ ndị a si buo ibu ma maa mma?”+ 2 Ma Jizọs sịrị ya: “Ị̀ hụrụ nnukwu ụlọ ndị a? A ga-akwatucha nkume ndị a. E nweghị otu a ga-ahapụ n’elu ibe ya.”+

  • Luk 19:44
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 44 Ha ga-akụtu gị na ụmụ gị n’ala.+ Ha agaghịkwa ahapụ otu nkume n’elu nkume ibe ya n’ime gị,+ n’ihi na ị ghọtaghị oge Chineke bịara kpee gị ikpe.”*

  • Luk 21:5, 6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 E mechaa, mgbe ụfọdụ ndị nọ na-ekwu banyere ụlọ nsọ, otú e si jiri nkume dị mma na ihe ndị e nyere Chineke chọọ ya mma,+ 6 ọ sịrị ha: “Ùnu hụrụ ihe ndị a niile? Oge na-abịa mgbe a ga-akwatu nkume a niile. E nweghị otu nkume a ga-ahapụ n’elu ibe ya.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya