Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 10:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Lezienụ anya, n’ihi na ndị mmadụ ga-akpụpụ unu n’ụlọikpe obodo,+ ha ga-apịakwa unu ihe+ n’ụlọ nzukọ ha.+

  • Matiu 10:22
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 22 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+

  • Mak 13:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 “Ma kpacharanụ anya. Ndị mmadụ ga-akpụpụ unu n’ụlọikpe obodo,+ a ga-etikwa unu ihe n’ụlọ nzukọ.+ A ga-eme ka unu guzoro n’ihu ndị gọvanọ na ndị eze n’ihi m, ka unu si otú ahụ gbaara ha àmà.+

  • Mak 13:13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ+ ka a ga-azọpụta.+

  • Luk 21:12, 13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 “Ma tupu ihe a niile emee, ndị mmadụ ga-ejide unu ma kpagbuo unu,+ kpụrụ unu gaa n’ụlọ nzukọ, tụbakwa unu n’ụlọ mkpọrọ. A ga-akpụgakwa unu n’ihu ndị eze na ndị gọvanọ n’ihi aha m.+ 13 Unu ga-eji ohere ahụ gbaara ndị ọzọ àmà.

  • Luk 21:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+

  • Jọn 15:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 Ma ha ga-eme unu ihe niile a n’ihi aha m n’ihi na ha amaghị Onye zitere m.+

  • 2 Timoti 3:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 N’eziokwu, a ga-akpagbukwa ndị niile na-ebi ndụ otú na-egosi na ha na-eso ụzọ Kraịst Jizọs, na-efekwa Chineke otú ọ chọrọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya