Jọn 16:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị mmadụ ga-achụpụ unu n’ụlọ nzukọ.+ N’eziokwu, oge na-abịa mgbe ndị mmadụ ga-egbu unu+ ma chee na ha jeere Chineke ozi dị nsọ.
2 Ndị mmadụ ga-achụpụ unu n’ụlọ nzukọ.+ N’eziokwu, oge na-abịa mgbe ndị mmadụ ga-egbu unu+ ma chee na ha jeere Chineke ozi dị nsọ.