Zekaraya 13:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Mma agha, teta, gaa gbuo onye na-azụ atụrụ m,+Gaa gbuo nwoke bụ́ enyi m. Gbuo onye ọzụzụ atụrụ,+ ka ìgwè atụrụ ya gbasasịa.+ M ga-eweli aka m megide ndị a na-enweghị ihe e ji ha kpọrọ.” Mak 14:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Ha* niile hapụrụ ya gbaa ọsọ.+ Jọn 16:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Lee, oge na-abịa, n’eziokwu, o ruokwala, mgbe a ga-achụsasị unu, onye ọ bụla alaa n’ụlọ ya, unu ahapụkwa naanị m.+ Ma anọghị m naanị m n’ihi na Nna m nọnyeere m.+
7 Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị, “Mma agha, teta, gaa gbuo onye na-azụ atụrụ m,+Gaa gbuo nwoke bụ́ enyi m. Gbuo onye ọzụzụ atụrụ,+ ka ìgwè atụrụ ya gbasasịa.+ M ga-eweli aka m megide ndị a na-enweghị ihe e ji ha kpọrọ.”
32 Lee, oge na-abịa, n’eziokwu, o ruokwala, mgbe a ga-achụsasị unu, onye ọ bụla alaa n’ụlọ ya, unu ahapụkwa naanị m.+ Ma anọghị m naanị m n’ihi na Nna m nọnyeere m.+