Jọn 6:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Mgbe e mechara, Jizọs gara n’ofe nke ọzọ nke Oké Osimiri Galili,* ma ọ bụ Taịbirias.+ 2 Ìgwè mmadụ nọkwa na-eso ya+ n’ihi na ha na-ahụ ọrụ ebube ndị ọ na-arụ* mgbe ọ na-agwọ ndị ọrịa.+
6 Mgbe e mechara, Jizọs gara n’ofe nke ọzọ nke Oké Osimiri Galili,* ma ọ bụ Taịbirias.+ 2 Ìgwè mmadụ nọkwa na-eso ya+ n’ihi na ha na-ahụ ọrụ ebube ndị ọ na-arụ* mgbe ọ na-agwọ ndị ọrịa.+