Matiu 6:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma, ị chọọ ikpe ekpere, banye n’ọnụ ụlọ gị. Mgbe i mechiri ụzọ gị, kpeere Nna gị nke nọ na nzuzo ekpere.+ Nna gị nke na-ahụ ihe na nzuzo ga-akwụ gị ụgwọ. Matiu 14:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ọ gwachara ìgwè mmadụ ahụ ka ha lawa, naanị ya gbagoro n’elu ugwu ikpe ekpere.+ Ọ nọkwa ebe ahụ naanị ya ruo mgbede. Mak 1:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 N’isi ụtụtụ, mgbe ọchịchịrị ka gbara, o biliri pụọ n’èzí ma gaa n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị. Ọ malitere ikpe ekpere n’ebe ahụ.+ Luk 6:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Otu ụbọchị, ọ pụrụ gaa n’ugwu ka o kpee ekpere,+ ọ nọkwa na-ekpe ekpere abalị ahụ niile.+
6 Ma, ị chọọ ikpe ekpere, banye n’ọnụ ụlọ gị. Mgbe i mechiri ụzọ gị, kpeere Nna gị nke nọ na nzuzo ekpere.+ Nna gị nke na-ahụ ihe na nzuzo ga-akwụ gị ụgwọ.
23 Mgbe ọ gwachara ìgwè mmadụ ahụ ka ha lawa, naanị ya gbagoro n’elu ugwu ikpe ekpere.+ Ọ nọkwa ebe ahụ naanị ya ruo mgbede.
35 N’isi ụtụtụ, mgbe ọchịchịrị ka gbara, o biliri pụọ n’èzí ma gaa n’ebe ndị mmadụ na-anaghị anọkarị. Ọ malitere ikpe ekpere n’ebe ahụ.+