Matiu 19:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Pita wee sị ya: “Ma anyị ahapụla ihe niile soro gị. Gịnịkwanụ ka anyị ga-enweta?”+ Luk 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 N’ihi ya, ha kwọọrọ ụgbọ ndị ahụ gaghachi n’elu ala. Ha hapụkwara ihe niile soro ya.+