Abụ Ọma 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka m kọsaa ihe Jehova kwuru. Ọ gwara m, sị: “Ị bụ ọkpara m.+ Abụrụla m nna gị taa.+ Aịzaya 42:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Leenụ ohu m,+ bụ́ onye m na-akwado,Onye m họọrọ,+ onye ihe ya masịrị m.*+ Enyela m ya mmụọ m.+ Ọ ga-eme ka a na-ekpe ikpe ziri ezi ná mba niile.+ Matiu 3:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Otu olu sikwa n’eluigwe+ kwuo, sị: “Onye a bụ Ọkpara m,+ onye m hụrụ n’anya. Ihe ya masịrị m.”+ 2 Pita 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na Chineke bụ́ Nna mere ka ọ dị ebube, meekwa ka a na-asọpụrụ ya. Chineke, onye ebube na-enweghị atụ na-esi n’aka ya, mere ihe a mgbe o kwuru gbasara ya, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya. Ihe ya masịrị m.”+
42 Leenụ ohu m,+ bụ́ onye m na-akwado,Onye m họọrọ,+ onye ihe ya masịrị m.*+ Enyela m ya mmụọ m.+ Ọ ga-eme ka a na-ekpe ikpe ziri ezi ná mba niile.+
17 N’ihi na Chineke bụ́ Nna mere ka ọ dị ebube, meekwa ka a na-asọpụrụ ya. Chineke, onye ebube na-enweghị atụ na-esi n’aka ya, mere ihe a mgbe o kwuru gbasara ya, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya. Ihe ya masịrị m.”+