Abụ Ọma 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ka m kọsaa ihe Jehova kwuru. Ọ gwara m, sị: “Ị bụ ọkpara m.+ Abụrụla m nna gị taa.+ Matiu 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe ụbọchị isii gachara, Jizọs kpọọrọ Pita na Jems na Jọn nwanne ya gbagoo n’ugwu dị oké elu.+ Matiu 17:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, ígwé ojii na-enwu gbaa kpuchiri ha, otu olu esikwa n’ígwé ojii ahụ, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya. Ihe ya masịrị m.+ Geenụ ya ntị.”+ Mak 9:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ígwé ojii pụtara wee kpuchie ha. Otu olu+ sikwa n’ígwé ojii ahụ kwuo, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya.+ Geenụ ya ntị.”+ Luk 9:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Otu olu+ sikwa n’ígwé ojii ahụ, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m họọrọ.+ Geenụ ya ntị.”+
5 Mgbe ọ ka kpụ okwu n’ọnụ, ígwé ojii na-enwu gbaa kpuchiri ha, otu olu esikwa n’ígwé ojii ahụ, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya. Ihe ya masịrị m.+ Geenụ ya ntị.”+
7 Ígwé ojii pụtara wee kpuchie ha. Otu olu+ sikwa n’ígwé ojii ahụ kwuo, sị: “Onye a bụ Ọkpara m, onye m hụrụ n’anya.+ Geenụ ya ntị.”+