Matiu 19:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, o si na Galili pụọ bịa n’ókè Judia, n’ofe Osimiri Jọdan.+ 2 Oké ìgwè mmadụ sokwa ya, o wee gwọọ ha n’ebe ahụ.
19 Mgbe Jizọs kwuchara ihe ndị a, o si na Galili pụọ bịa n’ókè Judia, n’ofe Osimiri Jọdan.+ 2 Oké ìgwè mmadụ sokwa ya, o wee gwọọ ha n’ebe ahụ.