Mak 10:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 O si n’ebe ahụ pụọ ma bịarute n’ókè Judia, n’ofe Osimiri Jọdan. Ìgwè mmadụ gbakọtara ọzọ n’ebe ọ nọ. O wee malite ọzọ izi ha ihe otú ọ na-eme.+
10 O si n’ebe ahụ pụọ ma bịarute n’ókè Judia, n’ofe Osimiri Jọdan. Ìgwè mmadụ gbakọtara ọzọ n’ebe ọ nọ. O wee malite ọzọ izi ha ihe otú ọ na-eme.+