Matiu 5:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ma, ana m asị unu na onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm, ma ọ́ bụghị n’ihi ịkwa iko,* na-edowe ya n’ọnọdụ nwere ike ime ka ọ kwaa iko. Onye ọ bụla nke lụkwara nwaanyị a gbara alụkwaghịm* na-akwa iko.+ Matiu 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ana m asị unu na onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm, wee lụọ nwaanyị ọzọ, ma ọ́ bụghị maka na nwunye ya ahụ kwara iko,* na-akwa iko.”+ Luk 16:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 “Onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm* ma lụọ nwaanyị ọzọ na-akwa iko, onye lụkwara nwaanyị di ya gbara alụkwaghịm* na-akwa iko.+
32 Ma, ana m asị unu na onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm, ma ọ́ bụghị n’ihi ịkwa iko,* na-edowe ya n’ọnọdụ nwere ike ime ka ọ kwaa iko. Onye ọ bụla nke lụkwara nwaanyị a gbara alụkwaghịm* na-akwa iko.+
9 Ana m asị unu na onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm, wee lụọ nwaanyị ọzọ, ma ọ́ bụghị maka na nwunye ya ahụ kwara iko,* na-akwa iko.”+
18 “Onye ọ bụla nke gbara nwunye ya alụkwaghịm* ma lụọ nwaanyị ọzọ na-akwa iko, onye lụkwara nwaanyị di ya gbara alụkwaghịm* na-akwa iko.+