Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 21:42
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 42 Jizọs wee sị ha: “Ọ̀ bụ na unu agụtụbeghị ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ, sị, ‘Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ aghọọla nkume ji ụlọ.+ Ihe a si n’aka Jehova,* ọ dịkwa ebube n’anya anyị’?+

  • Luk 20:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ma o legidere ha anya, sị: “Gịnịzi ka ihe a e dere n’Akwụkwọ Nsọ pụtara: ‘Nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ aghọọla nkume ji ụlọ?+

  • Ọrụ Ndịozi 4:10, 11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 ka unu niile na ndị Izrel niile mara na a gwọrọ nwoke a n’aha Jizọs Kraịst onye Nazaret.+ Ọ bụkwa Jizọs, onye unu kpọgidere n’osisi,+ Chineke akpọlite ya n’ọnwụ,+ mere ahụ́ ji dị nwoke a guzo n’ihu unu mma. 11 Ọ bụkwa ya bụ ‘nkume ahụ nke unu ndị na-arụ ụlọ na-ejighị kpọrọ ihe, nke ghọrọla nkume ji ụlọ.’+

  • Ndị Efesọs 2:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 A rụkwasịkwara unu n’elu ntọala, nke bụ́ ndịozi na ndị amụma,+ ebe Kraịst Jizọs bụ nkume ji ụlọ e ji tọọ ntọala.+

  • 1 Pita 2:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 N’ihi ya, ọ pụrụ iche n’anya unu maka na unu kweere na ya. Ma ọ pụghị iche n’anya ndị na-ekweghị na ya. Akwụkwọ Nsọ kwuru na “nkume ndị na-arụ ụlọ jụrụ+ aghọọla nkume ji ụlọ”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya