Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 6:4, 5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 “Nụrụ, Izrel: Jehova bụ́ Chineke anyị bụ otu Jehova.+ 5 Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile+ na ike gị niile*+ hụ Jehova bụ́ Chineke gị n’anya.

  • Joshụa 22:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 Naanị ihe unu ga-eme bụ ilezi anya na-edebe Iwu Mosis ohu Jehova nyere unu.+ Otú unu ga-esi na-edebe ya bụ ịhụ Jehova bụ́ Chineke unu n’anya,+ na-eje ije n’ụzọ ya niile,+ na-edebe iwu ya,+ ghara ịhapụ Chineke unu,+ na-ejikwa obi unu niile na mkpụrụ obi*+ unu niile na-efe ya.”+

  • Matiu 22:37
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 37 O wee sị ya: “‘Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile na uche gị niile hụ Jehova* bụ́ Chineke gị n’anya.’+

  • Luk 10:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Ya azaa, sị: “‘Jiri obi gị niile na mkpụrụ obi* gị niile na ike gị niile na uche gị niile hụ Jehova* bụ́ Chineke gị n’anya,+ hụkwa ‘onye agbata obi gị n’anya otú ị hụrụ onwe gị.’”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya