Ndị Rom 8:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi na unu enwetaghị mmụọ nke na-eme ka unu gbawa ohu ma tụwa egwu, kama unu nwetara mmụọ nke mere ka unu bụrụ ụmụ. Mmụọ ahụ na-emekwa ka anyị na-eti mkpu, sị: “Aba,* Nna!”+ Ndị Galeshia 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ebe ọ bụ na unu bụ ụmụ, Chineke etinyela mmụọ+ nke Ọkpara ya n’obi anyị.+ Mmụọ ahụ na-etikwa mkpu, sị: “Aba,* Nna!”+
15 N’ihi na unu enwetaghị mmụọ nke na-eme ka unu gbawa ohu ma tụwa egwu, kama unu nwetara mmụọ nke mere ka unu bụrụ ụmụ. Mmụọ ahụ na-emekwa ka anyị na-eti mkpu, sị: “Aba,* Nna!”+
6 Ebe ọ bụ na unu bụ ụmụ, Chineke etinyela mmụọ+ nke Ọkpara ya n’obi anyị.+ Mmụọ ahụ na-etikwa mkpu, sị: “Aba,* Nna!”+