Matiu 26:57 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 57 Ndị jidere Jizọs duuru ya gakwuru Kayafas,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, ebe ndị odeakwụkwọ na ndị okenye zukọtara.+ Jọn 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ha bu ụzọ kpụgara ya Anas n’ihi na ọ bụ nna nwunye Kayafas. Ọ bụ Kayafas+ bụ nnukwu onye nchụàjà n’afọ ahụ.+ Jọn 18:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Anas wee kwuo ka a kpụgara ya Kayafas, nnukwu onye nchụàjà. Jizọs ka bukwa agbụ e kere ya n’aka mgbe a kpụ ya gawa.+ Ọrụ Ndịozi 4:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’echi ya, ndị na-achị ha na ndị okenye na ndị odeakwụkwọ zukọrọ na Jeruselem, 6 ha na Anas+ onyeisi nchụàjà na Kayafas+ na Jọn na Alegzanda na ndị niile bụ́ ndị ikwu onyeisi nchụàjà.
57 Ndị jidere Jizọs duuru ya gakwuru Kayafas,+ bụ́ nnukwu onye nchụàjà, ebe ndị odeakwụkwọ na ndị okenye zukọtara.+
13 Ha bu ụzọ kpụgara ya Anas n’ihi na ọ bụ nna nwunye Kayafas. Ọ bụ Kayafas+ bụ nnukwu onye nchụàjà n’afọ ahụ.+
24 Anas wee kwuo ka a kpụgara ya Kayafas, nnukwu onye nchụàjà. Jizọs ka bukwa agbụ e kere ya n’aka mgbe a kpụ ya gawa.+
5 N’echi ya, ndị na-achị ha na ndị okenye na ndị odeakwụkwọ zukọrọ na Jeruselem, 6 ha na Anas+ onyeisi nchụàjà na Kayafas+ na Jọn na Alegzanda na ndị niile bụ́ ndị ikwu onyeisi nchụàjà.