4 N’ihi ya, Jọn Onye Na-eme Baptizim nọ n’ala ịkpa, na-ekwusara ndị mmadụ na ha kwesịrị ime baptizim iji gosi na ha echegharịala ka e wee gbaghara ha mmehie ha.+
76 Ma gịnwa, bụ́ nwatakịrị, a ga-akpọ gị onye amụma nke Onye Kacha Elu, n’ihi na ị ga-ebutere Jehova* ụzọ iji kwadebe ụzọ ya,+77 iji mee ka ndị ya mata na otú Chineke ga-esi zọpụta ha bụ ịgbaghara mmehie ha+