16 Mgbe e mechara Jizọs baptizim, o si na mmiri ahụ bilie ozugbo. Ma, eluigwe meghere,+ o wee hụ ka mmụọ Chineke na-efedata n’ụdị nduru wee bekwasị ya.+
9 N’ụbọchị ndị ahụ, Jizọs si Nazaret nke dị na Galili bịa, Jọn wee mee ya baptizim n’Osimiri Jọdan.+10 Ozugbo o si na mmiri na-apụta, ọ hụrụ ka e meghere eluigwe, hụkwa mmụọ nsọ n’ụdị nduru ka ọ na-ebekwasị ya.+