2 Samuel 5:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Mgbe Devid si Hebrọn lọta Jeruselem, o nwetakwuru ndị iko,+ lụkwuokwa ụmụ nwaanyị. Ọ mụtakwukwara ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.+ 14 Aha ndị a mụụrụ ya na Jeruselem bụ: Shamua, Shobab, Netan,+ Solomọn,+ 1 Ihe E Mere 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị a ka a nọ na Jeruselem mụọrọ ya:+ Shimia, Shobab, Netan,+ na Solomọn.+ Ọ bụ Bat-shiba+ nwa Amiel mụrụ ha anọ.
13 Mgbe Devid si Hebrọn lọta Jeruselem, o nwetakwuru ndị iko,+ lụkwuokwa ụmụ nwaanyị. Ọ mụtakwukwara ma ụmụ nwoke ma ụmụ nwaanyị.+ 14 Aha ndị a mụụrụ ya na Jeruselem bụ: Shamua, Shobab, Netan,+ Solomọn,+
5 Ndị a ka a nọ na Jeruselem mụọrọ ya:+ Shimia, Shobab, Netan,+ na Solomọn.+ Ọ bụ Bat-shiba+ nwa Amiel mụrụ ha anọ.