Rut 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka ụmụ Jehova ga-eme ka nwaanyị a mụtara gị+ mee ka ụlọ gị dị ka ụlọ Pirez,+ onye Tema mụụrụ Juda.” Rut 4:18, 19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ndị a bụ ndị si n’ezinụlọ Pirez:+ Pirez mụrụ Hezrọn;+ 19 Hezrọn amụọ Ram; Ram amụọ Aminadab;+ 1 Ihe E Mere 2:4, 5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Tema+ bụ nwunye nwa Juda. Ọ mụụrụ Juda Pirez+ na Zira. Ụmụ Juda ndị nwoke niile dị ise. 5 Ụmụ Pirez bụ Hezrọn na Hemọl.+
12 Ka ụmụ Jehova ga-eme ka nwaanyị a mụtara gị+ mee ka ụlọ gị dị ka ụlọ Pirez,+ onye Tema mụụrụ Juda.”
4 Tema+ bụ nwunye nwa Juda. Ọ mụụrụ Juda Pirez+ na Zira. Ụmụ Juda ndị nwoke niile dị ise. 5 Ụmụ Pirez bụ Hezrọn na Hemọl.+