Jenesis 11:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Nehọ nọrọ ndụ afọ iri abụọ na itoolu, o wee mụọ Tira.+ Jenesis 11:26, 27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Tira nọrọ ndụ afọ iri asaa, o wee mụọ Ebram,+ Nehọ,+ na Heran. 27 Ihe a bụ akụkọ ndụ Tira. Tira mụrụ Ebram, Nehọ, na Heran, Heran wee mụọ Lọt.+
26 Tira nọrọ ndụ afọ iri asaa, o wee mụọ Ebram,+ Nehọ,+ na Heran. 27 Ihe a bụ akụkọ ndụ Tira. Tira mụrụ Ebram, Nehọ, na Heran, Heran wee mụọ Lọt.+