Jenesis 5:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ gụrụ ya Noa,*+ sị: “Onye a ga-eme ka anyị zuo ike* n’ọrụ ike anyị na-arụ nakwa n’ọrụ anyị na-arụgbu onwe anyị maka na Jehova bụrụ ala ọnụ.”+
29 Ọ gụrụ ya Noa,*+ sị: “Onye a ga-eme ka anyị zuo ike* n’ọrụ ike anyị na-arụ nakwa n’ọrụ anyị na-arụgbu onwe anyị maka na Jehova bụrụ ala ọnụ.”+