-
Matiu 4:8-10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ekwensu kpọkwaara ya gaa n’ugwu dị oké elu ma gosi ya alaeze niile nke ụwa na ebube ha.+ 9 O wee sị ya: “Ihe a niile ka m ga-enye gị ma ọ bụrụ na ị daa n’ala fee m ofufe.”* 10 Jizọs wee sị ya: “Si ebe a pụọ, Setan! N’ihi na e dere, sị: ‘Ọ bụ Jehova* bụ́ Chineke gị ka i kwesịrị ife ofufe,+ ọ bụkwa naanị ya ka i kwesịrị ijere ozi dị nsọ.’”+
-