Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 8:14, 15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Mgbe Jizọs batara n’ụlọ Pita, ọ hụrụ nne nwunye Pita+ ka o dina ala n’ihi na ahụ́ ọkụ ji ya.+ 15 O wee bitụ ya aka n’aka,+ ahụ́ ọkụ ahụ akwụsị. Nwaanyị ahụ bilikwara jewere ya ozi.

  • Mak 1:29-31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 Ha wee si n’ụlọ nzukọ ahụ pụọ gaa n’ụlọ Saịmọn na Andru. Ha na Jems na Jọn so.+ 30 Ma nne nwunye Saịmọn+ dina ala maka na ahụ́ ọkụ ji ya. Ozugbo ahu, ha kọọrọ Jizọs banyere ya. 31 Jizọs gakwuuru ya, jide ya n’aka ma selite ya. Ahụ́ ọkụ ahụ kwụsịrị, ya amalite ijere ha ozi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya