Ọrụ Ndịozi 7:59, 60 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 59 Ka ha na-atụ Stivin nkume, ọ sịrị: “Onyenwe m Jizọs, ndụ* m dị gị n’aka.”* 60 O wee gbuo ikpere n’ala, tie ezigbo mkpu, sị: “Jehova,* ka mmehie a ghara ịdị ha n’isi.”+ Mgbe o kwuchara ihe a, ọ nwụrụ.* Ndị Rom 12:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Na-agọzinụ ndị na-akpagbu unu;+ na-agọzinụ ndị mmadụ, unu abụkwala ndị mmadụ ọnụ.+
59 Ka ha na-atụ Stivin nkume, ọ sịrị: “Onyenwe m Jizọs, ndụ* m dị gị n’aka.”* 60 O wee gbuo ikpere n’ala, tie ezigbo mkpu, sị: “Jehova,* ka mmehie a ghara ịdị ha n’isi.”+ Mgbe o kwuchara ihe a, ọ nwụrụ.*