Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Matiu 11:7-11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Mgbe ha lawara, Jizọs malitere ịgwa ìgwè mmadụ ahụ banyere Jọn, sị: “Gịnị ka unu gara ịhụ n’ala ịkpa?+ Ọ̀ bụ ahịhịa amị nke ifufe na-ebugharị?+ 8 Gịnịzi ka unu gara ịhụ? Ọ̀ bụ onye yi uwe mara mma?* N’eziokwu, ndị yi uwe mara mma nọ n’ụlọ ndị eze. 9 Gịnịkwanụ mere unu ji gaa? Ọ̀ bụ ịhụ onye amụma? N’eziokwu, ana m asị unu, ọ bụ onye karịrị onye amụma.+ 10 Onye a bụ onye ahụ e dere banyere ya, sị: ‘Lee, m na-ezipụ onye ozi m ga-ebu gị ụzọ,* ọ ga-edozikwa ụzọ ị ga-esi bịa.’+ 11 N’eziokwu, ana m asị unu, n’ime ndị niile ụmụ nwaanyị mụrụ, o nwebeghị onye ka Jọn Onye Na-eme Baptizim ukwuu, ma onye dị ala n’Alaeze eluigwe ka ya ukwuu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya