-
Matiu 5:25, 26Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 “Mee ka gị na onye gbara gị akwụkwọ dozie okwu ọsọ ọsọ, mgbe gị na ya ka so na-aga n’ụlọikpe, ka onye ahụ gbara gị akwụkwọ ghara inyefe gị n’aka ọkàikpe, ọkàikpe enyefee gị n’aka onye nche ụlọikpe, e wee tụba gị n’ụlọ mkpọrọ.+ 26 N’eziokwu, ana m asị gị, ị gaghị esi ebe ahụ pụta ruo mgbe ị kwụrụ obere mkpụrụ ego ikpeazụ* i nwere.
-