Matiu 5:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Mee ka gị na onye gbara gị akwụkwọ dozie okwu ọsọ ọsọ, mgbe gị na ya ka so na-aga n’ụlọikpe, ka onye ahụ gbara gị akwụkwọ+ wee ghara inyefe gị n’aka ọkàikpe, ọkàikpe ewee nyefee gị n’aka onye na-eje ozi n’ụlọikpe, e wee tụba gị n’ụlọ mkpọrọ. Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:25 Ụlọ Nche,5/15/2008, p. 6-7
25 “Mee ka gị na onye gbara gị akwụkwọ dozie okwu ọsọ ọsọ, mgbe gị na ya ka so na-aga n’ụlọikpe, ka onye ahụ gbara gị akwụkwọ+ wee ghara inyefe gị n’aka ọkàikpe, ọkàikpe ewee nyefee gị n’aka onye na-eje ozi n’ụlọikpe, e wee tụba gị n’ụlọ mkpọrọ.